Redeemed Christian Church of God

Redeemed Christian Church of God
Christian denomination
Oge/afọ mmalite1952 Dezie
aha gọọmentiRedeemed Christian Church of God Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
onye nweTEAP FC, COD United Amazons F.C. Dezie
Asụsụ ọ na-asụBekee Dezie
webụsaịtịhttp://rccg.org/ Dezie
Ntụaka URLhttps://www.rccg.org/ Dezie

The Redeemed Christian Church of God (RCCG) bụ nnukwu ụka Pentikọstal na okpukperechi nke e hiwere na Lagos, Naịjirịa. Onye nlekọta ukwu (onye ụkọchukwu kachasị elu) bụ Enoch Adeboye, nke a họpụtara n'afọ 1981. Ụlọuka dị na Lagos nwere nkezi ndị na-aga ụlọ ụka nke 100,000.[1]

  1. Warren Bird, World megachurches, Leadership Network, USA, retrieved August 21, 2016

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy